Ihu m̀bụ

ibe oru ngo wikimedia

 

Ihu m̀bụ

 

Site na isiokwu mbuụzọ a na-ahụkarị taa

Ị maara ... ??? 

  • ... na yabasị Bermuda (nke e sere gosi) nwere njikọ chiri anya ya na Bermuda ruo ógó nke na ndị bi n'àgwàetiti ahụ ghọrọ ndị a maara dị ka "yabasị"?
  • ... na ụgbọelu ndị agha mmiri (Navy) nke mba America nke Michael Wettlaufer na-akwọ fanyere n'elu elu nke ụlọ ọrụ mgbasa ozi TV na Florida mgbe ọ na-aga ọzụzụ, nke manyere ya ịpụ n'ikuku ruo ihe fọrọ ntakịrị ka ọ ruo afọ ịse.
  • ... na a họpụtara onye ọ̀lụ́ agha Chris Tanasale dị ka onye isi obodo Ambon, Indonesia, iji gbochie ịkpapụ n'akụkụ nke ndị Kraịst nọ n'ógbè ahụ.
  • ... na onye so guzobe YouTube bụ Jawed Karim emelitela nkọwa nke vidiyo ya bụ "Mụ ebe m nọ n'ụlọ nchekwa ụmụ anụmanụ" n'ọtụtụ oge iji katọọ mkpebi azụmahịa nke ebe nrụọrụ weebụ ahụ.
  • ... na ndị Nazi gburu ihe karịrị ụmụ amaala Dutch iri ise n'ịbọ ọ́bọ̀ maka ogbugbu Hendrik Seyffardt na Hermannus Reydon site n'aka ndị Dutch.
  • ... na ndị egwuregwu iri na ise aha ha ga-adị na Pro Football Hall of Fame n'ọdịniihu ka Detroit Lions deturula?
  • ... na a kpọrọ egwu pop-punk nke Fall Out Boy gụrụ n'afọ 2007 aha egwu Michael Jackson bụ Thriller ma malite n'okwu nke onye na-eti egwu Jay-Z kwuru.
  • ... na ụgbọ ngwá ahịa bụ "nnwale kachasị elu ịmata ma mmadụ onwere ike ịchị onwe ya", dị ka echiche ụgbọ ngwáahịa si kwuo.
  • ... na a machibidoro akwụkwọ edere gbasara mmachibido akwụkwọ?

Nke dị n'akụkọ ụwa

 

N'ụbọchị a

June 29: Mmemme oriri nke Ndị Nsọ Pita na Pọl (n'okpukperechi ndị na-eso ụzọ Kraịst nke ndị mba ọdịda anyanwụ)
Engraving of the Woldegk tornado
Ihe osise nke oké ifufe Woldegk

Foto mbuụzọ a na-ahụkarị taa

Akụkụ Wikipedia Ndị Ọzọ

Ọrụ ụmụnne Wikipedia Ndị Ọzọ

Ndi Wikimedia Foundation bu ndi nwe Wikiquote. Ha bu ndi a naá kpata égo na nruputa ha, nwe imerime nzù ukwu ozo:
Wiktionari
Ndetu mkpurụ edemede na omárí ya
Wikiákwúkwó
Akwukwo owere na omúmú ngwà ȯrü
Wikipedia
Njikotá édémédé nke onyobulạ
Wikinkpurụ
Librari owere
Wikiudi
I mụta màkà ùdì anumanu
Wikiakíkóohúrù
Akíkó uwà nke onyóbulạ
Wiki-Nso
Odozi Wikimedia
Nkịtị
Midia hé kèrè
Wikidum
Imụta ihe

Asụsụ niile nke Wikipedia